Loading video
Transcript
Igbo (Asụsụ Igbo)
A na ejikarị akpụkpọ-anụ eme bọọlụ, rọba na ọkwụkwa.
O nweghị ihe di iche.
E nwere ọtụtụ nde n’ime ha n’obodo niile dị n’ụwa.
Ma mgbe ọ nọ n’ọgbọ egwuregwu...
onweghịzị ihe ọzọ ka mkpa.
Onye ọ bụla bụ onye ọgba-bọọlụ nọ n’ọgbọ egwuregwu
chọrọ ịma kpọmkwem ebe ọ dị.
Onye ọ bụla nọ n’oche ndị na-ekiri egwuregwu na-eti mkpu n’obi ụtọ.
Ha na-echefu onwe ha,
naanị n’ihi bọọlụ a.
Mgbe onye ọgba-bọọlụ nwetere bọọlụ,
uche ha niile jụpụtara na ya.
N’ebe ha nọ n’oge a,
onweghị ihe ọzọ, na onye ọzọ, kacha mkpa.
Ha achọghịdị ima oke ikike ọ g’ewe,
ma ọ bụ udi ahụ mgbụ ha ga-enwee ma e mesịa.
Ha ga-eji ọbụna ahụ ha kpuchie bọọlụ ahụ iji chebe ya.
E nwere naanị otu ihe kwesịrị ime...
... ịgbaga bọọlụ ahụ ebe ọ kwesịrị ịdị.
Otu ihe nwere ike iju gị anya bụ...
Otu ahụ ka Jizọs si ahụta gị.
Jozọs ma ihe niile ghasara gị.
Ọ na-anabata gị na-agbaneghị,
ma chọọ ichebe gị ma lekọta gị.
Jizọs nyekware ndụ Ya n’ihi otu,
ebumnuche na-ejupụta n’obi Ya...
Ka ị wee nwee ike ịnọ ebe i kwesịrị ịnọ…
Ụlọ.
N'akụkụ Ya.
Ebe ịkwesịrị ịnọ.
Mgbe egwuregwu ịgba bọọlụ gwụchara,
onye ọ bụla pụọ n’ámá egwuregwu.
Ma Jizọs ka na-eche.
Gị.
Jizọs hụrụ gị n’anya.
Ọ bụ nhọrọ gị.
Kwe ka Ọ kpọlata gị n’ụlọ.