JF Language Stack Collection·49 of 84

Tümlükden Nura thumbnail
ChapterTümlükden Nura
Çoğu Çay (Mostly Tea) thumbnail
ChapterÇoğu Çay (Mostly Tea)
Jätku Leiba thumbnail
ChapterJätku Leiba
La Liberté De L’Interieur - Freedom Within thumbnail
ChapterLa Liberté De L’Interieur - Freedom Within

Where You Belong

On the field, there is nothing more important than the ball. The players will do everything to protect it and get the ball where it belongs. In the Game of Life, where do you belong?

Ask yours

Bible Quotes

Share
Psalm 86:15

But You, O Lord, are a compassionate and gracious God, slow to anger, abounding in loving devotion and faithfulness.

Berean Standard Bible

Public Domain

Read more...
Free Resources

Want to understand the Bible more deeply?

Join our Bible study

Transcript

Igbo (Asụsụ Igbo)
A na ejikarị akpụkpọ-anụ eme bọọlụ, rọba na ọkwụkwa. O nweghị ihe di iche. E nwere ọtụtụ nde n’ime ha n’obodo niile dị n’ụwa. Ma mgbe ọ nọ n’ọgbọ egwuregwu... onweghịzị ihe ọzọ ka mkpa. Onye ọ bụla bụ onye ọgba-bọọlụ nọ n’ọgbọ egwuregwu chọrọ ịma kpọmkwem ebe ọ dị. Onye ọ bụla nọ n’oche ndị na-ekiri egwuregwu na-eti mkpu n’obi ụtọ. Ha na-echefu onwe ha, naanị n’ihi bọọlụ a. Mgbe onye ọgba-bọọlụ nwetere bọọlụ, uche ha niile jụpụtara na ya. N’ebe ha nọ n’oge a, onweghị ihe ọzọ, na onye ọzọ, kacha mkpa. Ha achọghịdị ima oke ikike ọ g’ewe, ma ọ bụ udi ahụ mgbụ ha ga-enwee ma e mesịa. Ha ga-eji ọbụna ahụ ha kpuchie bọọlụ ahụ iji chebe ya. E nwere naanị otu ihe kwesịrị ime... ... ịgbaga bọọlụ ahụ ebe ọ kwesịrị ịdị. Otu ihe nwere ike iju gị anya bụ... Otu ahụ ka Jizọs si ahụta gị. Jozọs ma ihe niile ghasara gị. Ọ na-anabata gị na-agbaneghị, ma chọọ ichebe gị ma lekọta gị. Jizọs nyekware ndụ Ya n’ihi otu, ebumnuche na-ejupụta n’obi Ya... Ka ị wee nwee ike ịnọ ebe i kwesịrị ịnọ… Ụlọ. N'akụkụ Ya. Ebe ịkwesịrị ịnọ. Mgbe egwuregwu ịgba bọọlụ gwụchara, onye ọ bụla pụọ n’ámá egwuregwu. Ma Jizọs ka na-eche. Gị. Jizọs hụrụ gị n’anya. Ọ bụ nhọrọ gị. Kwe ka Ọ kpọlata gị n’ụlọ.
JesusFilm