Women's Resources·5 of 7

Birth of Jesus

Luke makes his introduction as the careful author of this Gospel. The angel Gabriel appears to Mary, a virgin in Nazareth. He announces to her that she has found favor with God and will give birth to Jesus, the Son of God. Through Jesus' birth, prophecies are fulfilled by the arrangement of events. God leaves no detail unnoticed. The same can be said of our own lives.

Ask yours

Bible Quotes

Share
Luke 1:1

Many have undertaken to compose an account of the things that have been fulfilled among us,

Berean Standard Bible

Public Domain

Read more...
Free Resources

Want to understand the Bible more deeply?

Join our Bible study

Transcript

Igbo (Asụsụ Igbo)
A na m edegara gị akwụkwọ Tiọfilọs, banyere ihe ndị ahụ meworo n'etiti anyị, ị wee ghọta ihe bụ eziokwu banyere ihe niile Mgbe Siza Ogostos na-achi ndi Rom, na mgbe Herod bukwa Eze ndi Judia, Chineke zigaara Mmuo ozi Gebrel izi otu nwa-agbọghọna-amaghi-nwoke ozi, na Nazaret Aha nwa-agbọghọ ahụ bụ Meri. Atụla egwu, Meri... ...n'ihi na i natawo amara n'iru Chineke. I ga-atụrụ ime, I ga-amụkwa-nwa-nwoke, I ga-akpọkwa aha ya...Jisọs! Nke a ga-esi aghaa mee? Abụ m onye na-amaghi nwoke. Mụọ nsọ ga-abịakwa sị gị. Nihi nkea agakwa-akpọ ya, okpara nke Chineke di elu. Ala-eze-ya agaghi ebi ebi. Meri biliiri jee Judia, n'ụlọ Elizabet nwanne ya, nke dikwa ime site n'olu ebube nke Chineke. Elizabet! Meri! Nwanne M Meri! I bu onye agọziri n' etiti Umu nwanyi nile. Ọ bụkwa onye agọziri agọzi ka nwa gi ga-abu. N'ihi na ngwa ngwa m nụrụ olu gi, nwata nọ m n'afọ wụliiri elu n'onu. Mkpuru obi m na-eme ka onye-nwe-anyi di ukuu. Mmụo m na-nurikwa n'ime Chineke, onye nwe m. Site taa, ogbo nile ga-akpọ m "onye agọziri agọzi." Ka ndị Nazaret ghọta nke a, site n'iwu Siza Ogọstọs, aga-agụkọ mmadụ nile ọnụ... ...ndị o na-achị n'ime Galili na Judia. A ga-edebanyerịrị aha mmadụ niile n'akwụkwọ... ...n'obodo nke aka ha, nke bụ n'obodo nna ha. Meri wee jee Betlehem ka ewee deba aha ya na Josef, bụ onye na-achọ ilụ ya, n'akwụkwọ. Mana ha enwetaghi ọnọdụ n'ụlọ ndị-ije na Betlehem. O bụ nanị n'ụlọ anumanụ ka ha nwetaara ọnọdụ. Ndị ọzụzụ atụrụ nọkwa n'obodo ahu, na-echekwa aturu ha n'abali. Mgbe mmụọ-ozi Chineke biaruru ha nso, ebube mee onye-nwe-anyi mụbakwara ha gburugburu. Taa, n'obodo nke David ka amụrụ, nye unu, Kraist, bụ onye nzọpụta. Ndị ọzụzụ atụrụ ahu wee mee ngwa ngwa, jee hụ nwata ahụ ebe atọgbọrọ ya n'ụlọ anụ. Ha onwe ha bụkwa ndị mbụ Kwusaara ozi ọma nke omụmụ onye nzọpụta ahu.
JesusFilm