Loading video
Transcript
Igbo (Asụsụ Igbo)
Ka Chineke gọzie, ma chebekwa unu.
Enyewo m ike niile nke dị n'eluigwe na nke dị n'ụwa.
Ya mere, gaa nụ na mba niile, zisaa oziọma,
na-emekwa ha baptism n'aha Nke Nna na, nke Ọkpara na Mmụọ-Nsọ.
Na-ezikwa ha idebe ihe niile m nyere n'iwu;
lee ana m anọnyere unu, ruo ọgwụgwụ
Amen.