Loading video
Transcript
Igbo (Asụsụ Igbo)
Otu a a kpọgidere Jisọs n'obe...
...n'etiti ndị ohi abụọ na mmezu nke amụma, dịka eburu ya n'amụma ọtụtụ afọ gara aga.
Nke a abụghị uwe efu, ma otu.
E, e, unu adọkala ya. M ga-agwa unu ihe anyị ga-eme.
Ka anyị fee nza.
A! onye ihu-ọma.