Loading video
Transcript
Igbo (Asụsụ Igbo)
Ị sịrị na Ị bụ onye?
Kedụ ndị bụ ndị na-eso ụzọ gị?
Ndị mmadụ sịrị na Ị pụrụ ime ihe ịrịba ama.
Meere m ụfọdụ.
Onye-nwe m...
Ọ nọ na-emebi ndị mmadụ isi.
Ọ na-akpọkwa onwe ya...
eze.
Nwoke a?
Eze?!
Onye-nwe m.
Pịa ya ihe nke ọma!
Zigakwara nụ ya Pailet.
Ọ bụ ya na-achị ebe a.