JESUS·18 of 61

Parable of the Lamp

Jesus uses a torch to explain how his followers should live. No one covers the light or puts it under a bed. Instead, they put it in a place where people will see the light when they come in. He goes on to say that whatever is kept a secret will be brought into the open. And anything that's covered up will be found and brought into the light.

Ask yours

Bible Quotes

Share
Free Resources

Want to understand the Bible more deeply?

Join our Bible study

Transcript

Igbo (Asụsụ Igbo)
Ọ dịghị onye na-amụnye oriọna kpuchie ya akwa, ma ọ bụ dọba ya n'okpuru ihe, kama ọ na-adọba ya n'elu ihe. ...Ka mmadụ niile wee hụ ihe mgbe ha na-abata. A ga-eme ka ihe ọbụla zoro ezo pụta ihe... ...A ga-ekpuhepụkwa ihe ọbụla ekpuchiri ekpuchi. Kpachapụ anya maka ihe Ị na-anụ, n'ihi na a ga-enye onye ọbụla nke nwere: mana onye ọbụla nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ole na ole o nwere. Onye nkụzi... ...Nne gị na ụmụnne gị na-achọ gị n'ezi, ha na-achọ ịhụ gị. Nne m na ụmụnne m bụ ndị na-anụ okwu Chineke na-emekwa ya.
JesusFilm