Loading video
Transcript
Igbo (Asụsụ Igbo)
Ebe ọ na-ekwujọ ndị ihu abụọ, nke bụ, ndị Farisii na ndị ode akwụkwọ,
...ndị na-eso ụzọ ya bawanyere n'etiti ndị Juu.
Ndị o kwujọkwara maliteere imegide ya.
Mgbe Jisọs nọ n'ụlọ ukwu Chineke, ọ hụrụ nwanyị di ya nwụrụ ka o na-enye onyinye...
Ọ bụ na Ị nweghị ike inye karịa?
N'ezie,
nwanyị a nyere karịa ndị ọzọ nyere onyinye ha.
N'ihi na ndị ọzọ nyere site n'akụ na ụba ha...
Mana, nwanyị a nyere ihe niile o jiri biri, n'agbanyeghị ọnọdụ ọjọọ ya.