Loading video
Transcript
Igbo (Asụsụ Igbo)
Jisọs wee na-ejegharị, na-ezisakwa oziọma nke alaeze Chineke.
Ndị ozi iri na abụọ ahụ, na ụmụ nwanyị ụfọdụ ndị a gwọọrọ mmụọ ọjọọ na-esokwa ya ejee.
Meri, nke a na-akpọ Magdalin;
Juana, nke di ya bụ Chụza, onye na-ejere Herọd ozi;
na Suzana.