Loading video
Transcript
Igbo (Asụsụ Igbo)
Mgbe Jisọs bịaruru nso Jerusalem, hụkwa ya, ọ kwara akwa maka ya...
Ọ bụdụ
na ọ bụ taa ka unu maara ụzọ udo, ma unu apụghị ịmara
Oge na-abịa mgbe ndị iro unu
ga-echi unu ọnụ n'ala, na-emesikwa unu ike n'akụkụ niile.
Ha ga-emebi unu, na mgbidi unu niile.
Unu na ụmụ unu,
ha agaghị ahapụ otu nkume n'elu nkume ibe ya; n'ihi na unu aghọtaghị ụbọchị nleta unu.